1
JOB 17:9
Bible Nso
Ma onye ezi omume gējisi ike n'iso uzọ-ya, Onye nke aka-ya abua di ọcha ganāga n'iru n'iru n'inwe ume.
Compare
Explore JOB 17:9
2
JOB 17:3
Biko, do ihe-ibe, burum onye-mbe n'ebe Gi onwe-gi nọ; Ònye ka ọ bu, bú onye gānaram n'aka?
Explore JOB 17:3
3
JOB 17:1
Emebiwo mọm, emewo ka ubọchim gwusia, Ílì dirim.
Explore JOB 17:1
4
JOB 17:11-12
Ubọchim nile agabigawo, emebiwo nzubem nile, Bú ihe-nnweta nke obim. Ha nēdo abali n'ọnọdu ehihie: Ha nāsi, Ìhè di nso iru ọchichiri.
Explore JOB 17:11-12
Home
Bible
Plans
Videos