Ma O mewo ka ndi di ike nke-uku nādigide ndu site n'ike-Ya:
O nēbili, ma ọ dighi onye kwere na ọ gādi ndu.
Chineke nēme ka ọ nọ na ntukwasi-obi, ọ nādabere kwa na ya;
Ma anya-Ya dikwasi n'uzọ nile ha.
Ha di elu; na nwa mb͕e ha anọghi;
Akwadawo kwa ha, chikọba ha dika madu nile,
Ewe bipu ha dika ọnu-ọnu oko ọka.