1
ỌNU-ỌGUGU 12:8
Bible Nso
ọnu na ọnu ka M'gāgwa ya okwu ọbuná n'ile-anya, ọ bughi kwa n'ilu di iche iche; udi Jehova ka ọ gēlegide kwa anya: ọ̀ bu kwa gini mere unu nātughi egwu ikwu okwu megide orùm, bú imegide Moses?
Compare
Explore ỌNU-ỌGUGU 12:8
2
ỌNU-ỌGUGU 12:3
Ma nwoke ahu, bú Moses, di ume-ala n'obi nke-uku, kari madu nile ndi nọ n'elu ala.
Explore ỌNU-ỌGUGU 12:3
3
ỌNU-ỌGUGU 12:6
Ọ we si Biko, nurunu okwum nile: ọ buru na onye-amuma di n'etiti unù, n'ọhu ka Mu, bú Jehova, gēme ka ọ maram, na nrọ ka M'gāgwa ya okwu.
Explore ỌNU-ỌGUGU 12:6
4
ỌNU-ỌGUGU 12:7
Ọ bughi otú a ka orùm Moses di; n'ulom nile onye kwesiri ntukwasi-obi ka ọ bu
Explore ỌNU-ỌGUGU 12:7
Home
Bible
Plans
Videos