1
FAILIMON 1:6
Bible Nso
ekpere m'nēkpe bu ka nnwekọ nke okwukwe-gi we ghọ ihe nālusi ọlu ike, nime nmazu nke ezi ihe nile ọ bula nke di nime ayi, rue na Kraist.
Compare
Explore FAILIMON 1:6
2
FAILIMON 1:7
N'ihi na enwerem ọtutu ọṅù na nkasi-obi n'ihi ihu-n'anya-gi, n'ihi na obi ndi nsọ ezuwo ike site n'aka-gi, nwa-nnam.
Explore FAILIMON 1:7
3
FAILIMON 1:4
Anamekele Chinekem mb͕e nile mb͕e m'necheta gi n'ekperem nile
Explore FAILIMON 1:4
Home
Bible
Plans
Videos