1
ILU 27:17
Bible Nso
Ígwè nāmucha ígwè; Otú a ka madu nāmucha iru eyì-ya.
Compare
Explore ILU 27:17
2
ILU 27:1
Anyala isi bayere echi; N'ihi na i maghi ihe chi gābọ.
Explore ILU 27:1
3
ILU 27:6
Ihe kwesiri ntukwasi-obi ka ob͕ub͕u-mma nile nke onye nāhu gi n'anya bu: Ma ihe riri nne ka nsutu-ọnu nke onye nākpọ gi asì bu.
Explore ILU 27:6
4
ILU 27:19
Dika miri si eme ka iru hu iru, Otú a ka obi nēme ka madu hu madu.
Explore ILU 27:19
5
ILU 27:2
Ka onye ala ọzọ to gi, ma ọ bughi ọnu-gi; Ka onye mba ọzọ to gi, ma ekwela ka eb͕ub͕ere-ọnu-gi abua to gi.
Explore ILU 27:2
6
ILU 27:5
Ọ di nma, bú iba-nba n'ìhè, Kari ihu-n'anya nke ezobeworo ezobe.
Explore ILU 27:5
7
ILU 27:15
Miri-ọtutu nke nātu mb͕e nile n'ubọchi oké miri-ozuzo, Ya na nwanyi nke nēse okwu yiri
Explore ILU 27:15
Home
Bible
Plans
Videos