1
ABÙ ỌMA 101:3
Bible Nso
M'gaghi-edo ihe jọb͕uru onwe-ya n'irum: Akpọwom ọlu nke ndi nējehie asì; Ọ gaghi-arapra n'arum.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 101:3
2
ABÙ ỌMA 101:2
M'gēnwe uche n'uzọ zuru okè: Òle mb͕e I gābiakutem? M'gējeghari n'etiti ulom n'izu-okè nke obim.
Explore ABÙ ỌMA 101:2
3
ABÙ ỌMA 101:6
Anyam abua di n'aru ndi kwesiri ntukwasi-obi n'ala, ka mu na ha we biri: Onye nēje ije n'uzọ zuru okè, onye ahu gējerem ozi.
Explore ABÙ ỌMA 101:6
Home
Bible
Plans
Videos