1
ABÙ ỌMA 106:1
Bible Nso
Tonu Ja. Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 106:1
2
ABÙ ỌMA 106:3
Ndi ihe nāgara nke-ọma ka ndi nēdebe ikpé bu, Ha na onye nēme ezi omume na mb͕e nile.
Explore ABÙ ỌMA 106:3
3
ABÙ ỌMA 106:4-5
Chetam, Jehova, were ka ihe ndi-gi si atọ Gi utọ chetam; Were nzọputa-Gi letam: Ka m'we lekwasi ọdi-nma nke ndi I rọputaworo, Ka m'we ṅuria n'ọṅù mba-Gi, Ka m'we soro ihe-nketa-Gi nya isi.
Explore ABÙ ỌMA 106:4-5
Home
Bible
Plans
Videos