1
ABÙ ỌMA 118:24
Bible Nso
Nka bu ubọchi Jehova meworo; Ayi gētegari egwú ọṅù, ṅuri kwa ọṅu nime ya.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 118:24
2
ABÙ ỌMA 118:6
Jehova dirim; m'gaghi-atu egwu: Gini ka madu gēmem?
Explore ABÙ ỌMA 118:6
3
ABÙ ỌMA 118:8
Ọ di nma ib͕abà nime Jehova Kari itukwasi madu obi.
Explore ABÙ ỌMA 118:8
4
ABÙ ỌMA 118:5
M'siri na nkpàm kpọkue Ja; Ja zaram, me ka m'nọdu n'ebe sara mbara.
Explore ABÙ ỌMA 118:5
5
ABÙ ỌMA 118:29
Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Explore ABÙ ỌMA 118:29
6
ABÙ ỌMA 118:1
Explore ABÙ ỌMA 118:1
7
ABÙ ỌMA 118:14
Ikem na abù ọmam ka Ja bu: Ọ ghọwo-kwa-ram nzọputa.
Explore ABÙ ỌMA 118:14
8
ABÙ ỌMA 118:9
Ọ di nma ib͕abà nime Jehova Kari itukwasi ndi amara aha-ha obi.
Explore ABÙ ỌMA 118:9
9
ABÙ ỌMA 118:22
Nkume nke ndi nēwu ulo juru Aghọwo isi nkuku ulo.
Explore ABÙ ỌMA 118:22
Home
Bible
Plans
Videos