1
ABÙ ỌMA 16:11
Bible Nso
I gēme ka m'mara uzọ ndu: Ojuju-afọ ọṅù di n'iru Gi; E! utọ di iche iche di n'aka-nri-Gi ebighi-ebi.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 16:11
2
ABÙ ỌMA 16:8
Edowom Jehova n'irum mb͕e nile: N'hi na Ọ nọ n'aka-nrim, agaghi-ewzugam n'ọnọdum.
Explore ABÙ ỌMA 16:8
3
ABÙ ỌMA 16:5
Jehova bu òkè nke ihe m'ketara na ìkom: Gi onwe-gi nējide ihe rurum n'ife-nzà.
Explore ABÙ ỌMA 16:5
4
ABÙ ỌMA 16:7
M'gāgọzi Jehova, Onye duworom ọdu: Ọzọ, akurum abua nādọm aka na nti n'abali nile.
Explore ABÙ ỌMA 16:7
5
ABÙ ỌMA 16:6
Udọ̀-ọtùtù nile adaworom n'ebe di utọ; N'ezie ihe-nketam dim ezi nma.
Explore ABÙ ỌMA 16:6
6
ABÙ ỌMA 16:1
Debem, Chineke: n'ihi na ab͕abàwom nime Gi.
Explore ABÙ ỌMA 16:1
Home
Bible
Plans
Videos