1
ABÙ ỌMA 18:2
Bible Nso
Jehova bu nkumem di elu, na ebem ewusiri ike, na onye nēme ka mb͕apu; Ọ bu Chinekem, na oké nkumem, anamab͕abà nime Ya; Ọ bu ọtam, na mpi nke nzọputam, na ulo-elum.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 18:2
2
ABÙ ỌMA 18:30
Chineke, uzọ-Ya zuru okè: Okwu-ọnu Jehova bu ihe anuchara anucha; Ọta ka Ọ buru ndi nile nke nāb͕abà nime Ya.
Explore ABÙ ỌMA 18:30
3
ABÙ ỌMA 18:3
Onye anēto eto ka Ọ bu, anamakpọku Jehova: Ewe zọputam n'aka ndi-irom.
Explore ABÙ ỌMA 18:3
4
ABÙ ỌMA 18:6
Anamakpọku Jehova nime nkpà kparam, Ọ bu Chinekem ka m'nētiku: O nēsi n'ulo uku Ya nu olum, Nkpu m'tikuru Ya we ba na nti-Ya abua.
Explore ABÙ ỌMA 18:6
5
ABÙ ỌMA 18:28
N'ihi na Gi onwe-gi gāmuye oriọnam: Jehova, bú Chinekem, nēme kwa ka ọchichirim nwue enwu.
Explore ABÙ ỌMA 18:28
6
ABÙ ỌMA 18:32
Ọ bu Chineke Nke ji ike kem dika ihe-ọkiké, Ọ nēme kwa ka uzọm zue okè.
Explore ABÙ ỌMA 18:32
7
ABÙ ỌMA 18:46
Jehova nādi ndu; Onye agọziri agọzi ka oké nkumem bu kwa; Chineke nke nzọputam di kwa elu
Explore ABÙ ỌMA 18:46
Home
Bible
Plans
Videos