1
ABÙ ỌMA 25:5
Bible Nso
Mem ka m'zọ ije n'ezi-okwu-Gi, Gi zíkwam ihe; N'ihi na Gi onwe-gi bu Chineke nke nzọputam; Gi ka m'nēle anya Gi ogologo ubọchi nile.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 25:5
2
ABÙ ỌMA 25:4
Jehova, me ka m'mara uzọ-gi nile; Zím okporo-uzọ-Gi nile.
Explore ABÙ ỌMA 25:4
3
ABÙ ỌMA 25:14
Ìzù nzuzo Jehova diri ndi nātu egwu Ya; Ya na ọb͕ub͕a-ndu-Ya, ime ka ha mara ihe.
Explore ABÙ ỌMA 25:14
4
ABÙ ỌMA 25:7
Echetala nmehie nile m'mehiere n'okorọbiam, ha na njehiem nile: Dika ebere-Gi si di Gi onwe-gi chetam, N'ihi idi-nma-Gi, Jehova.
Explore ABÙ ỌMA 25:7
5
ABÙ ỌMA 25:3
Ọzọ, ndi nile ndi nēle anya Gi, ihere agaghi-eme ha: Ihere gēme ndi nāghọ aghughọ n'efu.
Explore ABÙ ỌMA 25:3
Home
Bible
Plans
Videos