1
ABÙ ỌMA 34:18
Bible Nso
Jehova nọ nso ndi obi-ha tiwara etiwa, Ọ nāzọputa kwa ndi azọpiaworo nime mọ-ha.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 34:18
2
ABÙ ỌMA 34:4
Achọrọm Jehova, Ọ za-kwa-ram, We naputam n'ujọm nile.
Explore ABÙ ỌMA 34:4
3
ABÙ ỌMA 34:19
Ha di ọtutu, bú ihe ọjọ nke nādakwasi onye ezi omume: Ma n'aka ha nile ka Jehova nānaputa ya.
Explore ABÙ ỌMA 34:19
4
ABÙ ỌMA 34:8
Detunu ire, hu na Jehova di nma: Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú nwoke nke nāb͕abà nime Ya.
Explore ABÙ ỌMA 34:8
5
ABÙ ỌMA 34:5
Ha legidere Ya anya, we nwue enwu: Ka ihere ghara ime kwa ha n'iru.
Explore ABÙ ỌMA 34:5
6
ABÙ ỌMA 34:17
Ndi ezi omume tiri nkpu, Jehova we nuru, We si na nkpab͕u-ha nile naputa ha.
Explore ABÙ ỌMA 34:17
7
ABÙ ỌMA 34:7
Mọ-ozi nke Jehova nāma ulo-ikwū-ya buruburu ndi nātu egwu Ya, Ọ we dọputa ha.
Explore ABÙ ỌMA 34:7
8
ABÙ ỌMA 34:14
Si n'ihe ọjọ wezuga onwe-gi, me ezi ihe; Nāchọsi udo ike, b͕aso kwa ya.
Explore ABÙ ỌMA 34:14
9
ABÙ ỌMA 34:13
Chezi ire-gi ka ọ ghara ikwu ihe ọjọ, chezi kwa eb͕ub͕ere-ọnu-gi ka ha ghara ikwu okwu aghughọ.
Explore ABÙ ỌMA 34:13
10
ABÙ ỌMA 34:15
Anya abua nke Jehova di n'aru ndi ezi omume, Nti-Ya abua ghe-kwa-ra oghe na nkpu ha nētiku Ya.
Explore ABÙ ỌMA 34:15
11
ABÙ ỌMA 34:3
Sonum me ka Jehova di uku, Ka ayi buli kwa aha-Ya elu n'otù.
Explore ABÙ ỌMA 34:3
Home
Bible
Plans
Videos