1
ABÙ ỌMA 37:4
Bible Nso
Ka ihe Jehova tọ kwa gi utọ; Ọ gēnye kwa gi ihe nile obi-gi nāriọ.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 37:4
2
ABÙ ỌMA 37:5
Kpọre uzọ-gi ru Jehova aru; Tukwasi kwa Ya obi, Ya onwe-ya gēme kwa ya.
Explore ABÙ ỌMA 37:5
3
ABÙ ỌMA 37:7
Nọ dū n'iru Jehova, were kwa ntachi-obi nēchere Ya: Emela ka iwe-gi di ọku n'ihi onye ọ nāgara nke-ọme n'uzọ ya, N'ihi madu nke na-eme ajọ ihe-nzube di iche iche.
Explore ABÙ ỌMA 37:7
4
ABÙ ỌMA 37:3
Tukwasi Jehova obi, me kwa ezi ihe; Biri n'ala, nāzù kwa onwe-gi n'ikwesi-ntukwasi-obi.
Explore ABÙ ỌMA 37:3
5
ABÙ ỌMA 37:23-24
Site n'aka Jehova ka emeworo ka nzọ-ukwu nile nke madu guzosie ike; Uzọ-ya nātọ kwa Ya utọ. Mb͕e ọ gada, agaghi-atudasi ya: N'ihi na Jehova nākwagide aka-ya.
Explore ABÙ ỌMA 37:23-24
6
ABÙ ỌMA 37:6
Ọ gēme kwa ka ezi omume-gi puta dika ìhè, Ikpé-gi kwa dika etiti-ehihie.
Explore ABÙ ỌMA 37:6
7
ABÙ ỌMA 37:8
Ra aka iwe iwe, rapu kwa ọnuma: Emela ka iwe-gi di ọku, o nēdubà nání n'ime ihe ọjọ.
Explore ABÙ ỌMA 37:8
8
ABÙ ỌMA 37:25
Nwata ka m'buworo, aghọwokwam okenye; Ma ahughm onye ezi omume ka arapuru ya, Ahughkwam nkpuru-ya ka ha nāriọ nri.
Explore ABÙ ỌMA 37:25
9
ABÙ ỌMA 37:1
Emela ka iwe-gi di ọku n'ihi ndi nēme ihe ọjọ, Ekwosola ndi nēme ajọ omume ekworo.
Explore ABÙ ỌMA 37:1
Home
Bible
Plans
Videos