1
ABÙ ỌMA 41:1
Bible Nso
Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú onye nwere uche n'imeso onye nēnweghi ike: N'ubọchi ihe ọjọ Jehova gēme ka ọ wepuga onwe-ya.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 41:1
2
ABÙ ỌMA 41:3
Jehova gākwagide ya n'elu ihe o ji edina mb͕e aru nādighi ya ike: Ihe-ndina-ya nile ka I b͕anweworo n'ọria ya.
Explore ABÙ ỌMA 41:3
3
ABÙ ỌMA 41:12
Ma mu onwem, n'izu-okèm ka I jideworom, We me ka m'guzosie ike n'iru Gi rue mb͕e ebighi-ebi.
Explore ABÙ ỌMA 41:12
4
ABÙ ỌMA 41:4
Mu onwem siri, Jehova, merem amara: Me ka nkpuru-obim diri ndu; n'ihi na emehiewom megide Gi.
Explore ABÙ ỌMA 41:4
Home
Bible
Plans
Videos