1
ABÙ ỌMA 47:1
Bible Nso
Unu ndi nile di iche iche, kuanu aka; Werenu olu nke iti-nkpu-ọṅu tikue Chineke.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 47:1
2
ABÙ ỌMA 47:2
N'ihi na Jehova, Onye kachasi ihe nile elu, di egwu; Ọ bu Eze uku nāchi uwa nile.
Explore ABÙ ỌMA 47:2
3
ABÙ ỌMA 47:7
N'ihi na Eze nke uwa dum ka Chineke bu: Bùkuenu Ya abù ọma, maschil.
Explore ABÙ ỌMA 47:7
Home
Bible
Plans
Videos