1
ABÙ ỌMA 51:10
Bible Nso
Kèrem obi di ọcha, Chineke; Me kwa ka mọ nke nēguzosi ike di ọhu nimem.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 51:10
2
ABÙ ỌMA 51:12
Nyeghachim obi-utọ nke nzọputa-Gi: Were kwa mọ nke amara aha-ya kwagidem.
Explore ABÙ ỌMA 51:12
3
ABÙ ỌMA 51:11
Atupulam n'iru Gi; Anara-kwa-lam Mọ Nsọ Gi.
Explore ABÙ ỌMA 51:11
4
ABÙ ỌMA 51:17
Àjà nile nke Chineke bu mọ tiwara etiwa: Obi tiwara etiwa na nke egwepiara egwepia, Chineke, I dighi-eleda ya anya.
Explore ABÙ ỌMA 51:17
5
ABÙ ỌMA 51:1-2
Merem amara, Chineke, dika ebere-Gi si di: Dika iba-uba nke obi-ebere-Gi nile si di hichapu njehiem nile. Sucham nke-ọma dika ákwà ka ajọ omumem pua nimem, Me kwa ka m'si na nmehiem di ọcha.
Explore ABÙ ỌMA 51:1-2
6
ABÙ ỌMA 51:7
I gēwere hyssop wepu nmehiem, m'gādi kwa ọcha: I gāsucham dika ákwà, m'gādi kwa ọcha kari snow.
Explore ABÙ ỌMA 51:7
7
ABÙ ỌMA 51:4
Megide Gi, nání Gi, ka m'mehieworo, Ọ bu kwa ihe jọrọ njọ n'anya-Gi ka m'meworo: Ka I we buru onye ezi omume mb͕e I nēkwu okwu, Di kwa ọcha n'obi mb͕e I nēkpe ikpe.
Explore ABÙ ỌMA 51:4
Home
Bible
Plans
Videos