1
ABÙ ỌMA 62:8
Bible Nso
Tukwasinu Ya obi na mb͕e nile, unu ndi-Ya; Wusinu obi-unu n'iru Ya dika miri: Chineke buru ayi ebe-nb͕abà. Selah
Compare
Explore ABÙ ỌMA 62:8
2
ABÙ ỌMA 62:5
Nēdere nání Chinek du, nkpuru-obim; N'ihi na ọ bu Ya ka olile-anyam si puta.
Explore ABÙ ỌMA 62:5
3
ABÙ ỌMA 62:6
Nání Ya onwe-ya bu oké nkumem na nzọputam: Ọ bu ulo-elum; agaghi-ewezugam n'ọnọdum.
Explore ABÙ ỌMA 62:6
4
ABÙ ỌMA 62:1
Ọ bu nání Chineke ka nkpuru-obim nēdere du: N'aka-Ya ka nzọputam si bia.
Explore ABÙ ỌMA 62:1
5
ABÙ ỌMA 62:2
Nání Ya onwe-ya bu oké nkumem na nzọputam: Ọ bu ulo-elum; agaghi-ewezugam n'ọnọdum ri nne.
Explore ABÙ ỌMA 62:2
6
ABÙ ỌMA 62:7
N'ebe Chineke nọ ka nzọputam na nsọpurum di: Oké nkume nke ikem, bú ebe-nb͕abàm, di nime Chineke.
Explore ABÙ ỌMA 62:7
Home
Bible
Plans
Videos