1
ABÙ ỌMA 72:18
Bible Nso
Onye agọziri agọzi ka Jehova, bú Chineke, bu, bú Chineke nke Israel, Onye nání Ya nālu oké ọlu di iche iche
Compare
Explore ABÙ ỌMA 72:18
2
ABÙ ỌMA 72:19
Ihe agọziri agọzi ka aha nsọpuru Ya bu kwa rue mb͕e ebighi-ebi; Ka uwa nile juputa kwa na nsọpuru-Ya. Amen, na Amen.
Explore ABÙ ỌMA 72:19
3
ABÙ ỌMA 72:12
N'ihi na ọ gānaputa ob͕eye mb͕e o nētiku ya; Ọ gānaputa kwa onye ewedara n'ala mb͕e ọ dighi onye nēyere ya aka.
Explore ABÙ ỌMA 72:12
Home
Bible
Plans
Videos