1
ABÙ ỌMA 90:12
Bible Nso
Si otú a me ka ayi mara iguta ubọchi-ayi, Ka ayi we me ka obi amam-ihe bia.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 90:12
2
ABÙ ỌMA 90:17
Ka idi-utọ nke Onye-nwe-ayi, bú Chineke-ayi, dikwasi ayi: Gi me kwa ka ọlu aka-ayi guzosie ike n'aru ayi; E, ọlu aka-ayi, me ka o guzosie ike.
Explore ABÙ ỌMA 90:17
3
ABÙ ỌMA 90:14
Were ebere-Gi me ka afọ ju ayi n'ututu; Ka ayi we tie nkpu ọṅù, ṅuri kwa, ubọchi-ayi nile.
Explore ABÙ ỌMA 90:14
4
ABÙ ỌMA 90:2
Tutu amuputa ugwu, Ma-ọbu tutu I kpua uwa na elu-uwa dum madu bi, Ọbuná site na mb͕e ebighi-ebi rue mb͕e ebighi-ebi, Gi onwe-gi bu Chineke.
Explore ABÙ ỌMA 90:2
5
ABÙ ỌMA 90:1
Onye-nwe-ayi, ebe-obibi ka Gi onwe-gi buworo ayi N'ọb͕ọ nile.
Explore ABÙ ỌMA 90:1
6
ABÙ ỌMA 90:4
N'ihi na nnù arọ abua na ọgu iri n'anya-Gi Di ka nnyahuru mb͕e ọ nāga, Na dika otù nche n'abali.
Explore ABÙ ỌMA 90:4
Home
Bible
Plans
Videos