1
ABÙ ỌMA 94:19
Bible Nso
Mb͕e ncheb͕um nāba uba n'imem, Nkasi-obi-Gi nile nāgugu nkpuru-obim.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 94:19
2
ABÙ ỌMA 94:18
Ọ buru na asiwom, Ewezugawo ukwum n'ọnọdu-ya; Ebere-Gi nākwagidem, Jehova.
Explore ABÙ ỌMA 94:18
3
ABÙ ỌMA 94:22
Ma Jehova aburuworom ulo-elu; Chinekem bu kwa oké nkume nke ebe-nb͕abàm.
Explore ABÙ ỌMA 94:22
4
ABÙ ỌMA 94:12
Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke I nādọ aka na nti, Ja, Onye I nēsi kwa n'iwu-Gi zí ihe
Explore ABÙ ỌMA 94:12
5
ABÙ ỌMA 94:17
Ọ buru na Jehova abughi onye nēyerem aka, Ọ fọduru nwa mb͕e nkpuru-obim gēbiwori n'ebe inọ-dū.
Explore ABÙ ỌMA 94:17
6
ABÙ ỌMA 94:14
N'ihi na Jehova agaghi-ara ndi-Ya aka, Ọ gaghi-arapu kwa ihe-nketa-Ya.
Explore ABÙ ỌMA 94:14
Home
Bible
Plans
Videos