1
ABÙ ỌMA 96:4
Bible Nso
N'ihi na Jehova di uku, buru kwa onye anēto nke-uku: Onye anātu egwu Ya ka Ọ bu n'elu chi nile.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 96:4
2
ABÙ ỌMA 96:2
Bùkuenu Jehova abù, gọzienu aha-Ya; Nēzisanu ozi nzọputa-Ya site n'otù ubọchi rue ubọchi ọzọ.
Explore ABÙ ỌMA 96:2
3
ABÙ ỌMA 96:1
Bùkuenu Jehova abù ọhu: Bùkuenu Jehova abù, unu uwa nile.
Explore ABÙ ỌMA 96:1
4
ABÙ ỌMA 96:3
Kọsanu akukọ ebube-Ya n'etiti mba nile, Akukọ oké ọlu-Ya nile n'etiti ndi nile di iche iche.
Explore ABÙ ỌMA 96:3
5
ABÙ ỌMA 96:9
Kpọnu isi ala nye Jehova n'ima-nma nke idi-nsọ: Ka o nēb͕u unu nb͕u site n'iru Ya, unu elu-uwa nile.
Explore ABÙ ỌMA 96:9
Home
Bible
Plans
Videos