YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 10:13

1 Ndị Kọrint 10:13 BIU

O nweghị ọnwụnwa ọbụla nwara unu nke abịakwutebeghị mmadụ. Chineke kwesiri ntụkwasị obi, ọ gaghị ekwe ka a nwaa unu karịa ike unu. Kama mgbe a na-anwa unu, ọ ga-enye unu ike imeri ọnwụnwa ma gosikwa unu ụzọ mgbapụ nʼime ya.

Video for 1 Ndị Kọrint 10:13