YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 10:23

1 Ndị Kọrint 10:23 BIU

Ị na-asị, “Enwere m ike ime ihe niile m maara na m kwesiri ime,” ma ọ bụghị ihe niile ga-abara m uru. “Enwere m ike ime ihe niile m maara ziri ezi,” ma ọ bụghị ihe niile nwere ike inyere anyị aka.

Video for 1 Ndị Kọrint 10:23