YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 13:3

1 Ndị Kọrint 13:3 BIU

A sịkwa na m ewere ihe niile m nwere nye ndị ogbenye, werekwa anụ ahụ m nye ka ere ya ọkụ nʼihi ka m nyaa isi, ihe ndị a niile abaghị uru, ma m enweghị ịhụnanya.

Video for 1 Ndị Kọrint 13:3