YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 2:10

1 Ndị Kọrint 2:10 BIU

Ma Chineke e kpugherela anyị ihe omimi ndị a site na Mmụọ Nsọ ya. Mmụọ Nsọ bụ onye na-enyochapụta ihe omimi na ihe nzuzo niile dị Chineke nʼobi.

Video for 1 Ndị Kọrint 2:10