YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 2:4-5

1 Ndị Kọrint 2:4-5 BIU

Okwu m na ihe m kwusara abịakwaghị dịka okwu ire ụtọ na nke oke mmụta, ime ka ndị mmadụ kwere, kama ha bịara nʼụzọ igosi ọrụ nke Mmụọ Nsọ na ike ya. Ka okwukwe unu ghara ịdabere nʼamamihe mmadụ, kama ka ọ dabere nʼike Chineke.

Video for 1 Ndị Kọrint 2:4-5