YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 3:18

1 Ndị Kọrint 3:18 BIU

Ka onye o bụla ghara ịghọgbu onwe ya, ọ bụrụ na onye ọbụla nʼime unu na-eche nʼobi ya na ya bụ onye maara ihe, dịka ihe ọmụma nke ụwa si dị, ọ ga-akara onye ahụ mma ime onwe ya onye nzuzu, ka o nwe ike bụrụ onye maara ihe.

Video for 1 Ndị Kọrint 3:18