YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 6:19-20

1 Ndị Kọrint 6:19-20 BIU

Ọ bụ na unu amataghị na ahụ unu bụ ụlọnsọ nke Mmụọ Nsọ ahụ Chineke nyere unu, onye bi nʼime unu? Anụ ahụ unu abụkwaghị nke unu onwe unu, kama unu bụ nke Chineke. E jiri oke ọnụahịa zọpụta unu. Ya mere jirinụ anụ ahụ unu nye Chineke otuto.

Video for 1 Ndị Kọrint 6:19-20