YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 8:1-2

1 Ndị Kọrint 8:1-2 BIU

Ugbu a, nʼokwu banyere nri a chụrụ nʼaja nye arụsị, anyị ma na onye ọbụla nwere amamihe. Amamihe na-afụli mmadụ elu mee ka ọ nyaa isi. Ma ịhụnanya na-ewuli elu. Ọ bụrụ na ọ dị onye sị na ya maara ihe niile, onye ahụ amatabeghị ihe o kwesiri ịmata.

Video for 1 Ndị Kọrint 8:1-2