YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Kọrint 8:6

1 Ndị Kọrint 8:6 BIU

Ma nʼebe anyị nọ, anyị maara na ọ bụ naanị otu Chineke dị, onye bụ Nna, onye kere ihe niile, na onye anyị na-adị ndụ nʼihi ya. Ọ bụkwa naanị otu Onyenwe anyị ka anyị nwere, onye bụ Jisọs Kraịst, onye e sitere nʼaka ya kee ihe niile, onye na-enyekwa anyị ndụ.

Video for 1 Ndị Kọrint 8:6