YouVersion Logo
Search Icon

1 Pita Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Pita bụ otu nʼime ndị ozi iri na abụọ ahụ soro jisọs. Ndị o degaara akwụkwọ a bụ ndị Juu kweere na Kraịst. Ọ kọwaara ha nʼakwụkwọ a na ihe na-eweta olileanya, ma na-emekwa ka mmeri bụrụ nke ndị Kraịst nʼọnọdụ ọnwụnwa na ntaramahụhụ dị iche iche bụ amara Chineke nke na-adịnyere anyị mgbe niile. O mekwara ka o doo anya na ahụhụ na ọnwụnwa bụ ihe ya na okwukwe anyị nʼime Kraịst so.
Usoro e si dee ya:
Nzọpụta dị nʼime Kraịst 1:1-12
Nrube isi nke onye Kraịst 1:13–2:10
Ịhụ ahụhụ nke onye Kraịst 2:11-25
Ibi ndụ nke onye Kraịst 3
Ịhụ ahụhụ dị ka Kraịst 4
Ije ozi nke onye Kraịst 5

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in