1 Samuel 10:6
1 Samuel 10:6 BIU
Nʼoge ahụ, mmụọ ONYENWE ANYị ga-abịakwasị gị, ị ga-esorokwa ha buo amụma. Ị ga-abụkwa onye a gbanwere, onye dị iche.