YouVersion Logo
Search Icon

1 Ndị Tesalonaịka 4:3-4

1 Ndị Tesalonaịka 4:3-4 BIU

Nʼihi na nke a bụ ọchịchọ Chineke, bụ ị dị nsọ unu. Ka unu wezuga onwe unu site na ịkwa iko, ka onye ọbụla nʼime unu mata ido ahụ nke onwe ya nʼugwu na nʼịdị nsọ.