YouVersion Logo
Search Icon

2 Ihe E Mere 30:9

2 Ihe E Mere 30:9 BIU

Ọ bụrụ na unu alọghachikwute ONYENWE ANYị, ọ ga-eme ka e gosi ụmụnna unu na ụmụ unu a dọtara nʼagha obi ebere, meekwa ka ha site nʼebe e bugara ha lọghachikwa. Nʼihi na ONYENWE ANYị Chineke unu bụ onye obi ebere, na onye obiọma; ọ gakwaghị agbakụta unu azụ, ma ọ bụrụ na unu echegharịa, lọghachikwute ya.”

Free Reading Plans and Devotionals related to 2 Ihe E Mere 30:9