YouVersion Logo
Search Icon

2 Ndị Kọrint 1:21-22

2 Ndị Kọrint 1:21-22 BIU

Ọ bụ Chineke nʼonwe ya mere ka anyị na unu guzosie ike nʼime Kraịst. O meela ka anyị bụrụ ndị e tere mmanụ. Ọ kara anyị akara nʼihu, nyekwa anyị Mmụọ Nsọ ya ka o biri nʼobi anyị, dịka onye ga-ahụ na anyị ga-emezu nkwa ahụ niile.

Video for 2 Ndị Kọrint 1:21-22