YouVersion Logo
Search Icon

2 Ndị Kọrint 4:6

2 Ndị Kọrint 4:6 BIU

Nʼihi na ọ bụ Chineke ahụ sịrị, ka ìhè si nʼọchịchịrị chawapụta; bụkwa onye mere ka ìhè ya nwuwa nʼime obi anyị. Nke a ka o mere iji wetara anyị ìhè amamihe nke ebube Chineke nʼihu Kraịst.

Video for 2 Ndị Kọrint 4:6