YouVersion Logo
Search Icon

2 Ndị Kọrint 4:8-9

2 Ndị Kọrint 4:8-9 BIU

A na-akpagbu anyị nʼakụkụ niile, ma adịghị emeri anyị. Mgbe ụfọdụ, anyị nọ na mgbagwoju anya ma anyị adịghị ada mba. A na-esogbu anyị, ma adịghị ahapụ naanị anyị; mgbe ụfọdụ, a na-akụtu anyị nʼala ma adịghị ala anyị nʼiyi.

Video for 2 Ndị Kọrint 4:8-9