2 Ndị Kọrint 5:14
2 Ndị Kọrint 5:14 BIU
Ọ bụ ịhụnanya Kraịst na-akwagide anyị, nʼihi na anyị kwere na otu onye nwụrụ maka mmadụ niile, nke pụtara na mmadụ niile anwụọla.