YouVersion Logo
Search Icon

2 Ndị Kọrint 9:8

2 Ndị Kọrint 9:8 BIU

Chineke nwere ike inye unu karịa ihe na-akpa unu, ka unu na-enwezukwa ihe unu chọrọ mgbe niile nʼoge niile. Mgbe ahụ, unu ga-enwezukwa ihe niile unu ji arụ ọrụ ọma.

Video for 2 Ndị Kọrint 9:8