YouVersion Logo
Search Icon

2 Ndị Tesalonaịka 1:11

2 Ndị Tesalonaịka 1:11 BIU

Nʼihi nke a, anyị na-anọgide nʼekpere nʼihi unu, na-arịọ ka Chineke gụọ unu dịka ndị kwesiri ọkpụkpọ ọ kpọrọ unu, na-arịọkwa ka o site nʼike ya mee ka unu mezuo ebumnobi nke ihe dị mma, na ezi ọrụ niile nke okwukwe.

Video for 2 Ndị Tesalonaịka 1:11