YouVersion Logo
Search Icon

2 Ndị Tesalonaịka 1:6-7

2 Ndị Tesalonaịka 1:6-7 BIU

Chineke bụ onye ezi omume nʼezie. Ọ ga-eji mkpagbu kwụghachi ndị na-akpagbu unu. Ọ ga-enyekwa unu bụ ndị a na-akpagbu na anyị onwe anyị ezumike. Ọ ga-eme nke a mgbe a ga-eme ka Onyenwe anyị Jisọs ya na ndị mmụọ ozi si nʼeluigwe pụta ìhè.

Video for 2 Ndị Tesalonaịka 1:6-7