YouVersion Logo
Search Icon

2 Ndị Tesalonaịka 3:6

2 Ndị Tesalonaịka 3:6 BIU

Ụmụnna, nke a bụ iwu anyị na-enye unu site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Ka unu zere onye ọbụla kpọrọ onwe ya onye kwere ekwe nʼime unu na-ebi ndụ umengwụ na onye na-adịghị eso ozizi nke unu natara nʼaka anyị.

Video for 2 Ndị Tesalonaịka 3:6