YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 1:4-5

Ọrụ Ndị Ozi 1:4-5 BIU

Nʼotu oge, ọ nọnyeere ha na nri, o nyere ha iwu a, “Unu esila na Jerusalem pụọ, kama cherenụ nkwa nke Nna m, nke unu nụrụ site nʼọnụ m. Nʼihi na Jọn jiri mmiri mee unu baptizim, ma nʼoge na-adịghị anya, a ga-eji Mmụọ Nsọ mee unu baptizim.”

Video for Ọrụ Ndị Ozi 1:4-5