Ọrụ Ndị Ozi 13:39
Ọrụ Ndị Ozi 13:39 BIU
A na-esite na ya gụọ onye ọbụla kwere nʼonye ezi omume ọ bụladị site nʼihe ndị ahụ niile nke iwu Mosis na-apụghị ịgụ unu dị ka ndị ezi omume.