YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 15:8-9

Ọrụ Ndị Ozi 15:8-9 BIU

Chineke a, onye maara obi mmadụ niile gbaara ha akaebe site nʼinye ha onyinye Mmụọ Nsọ dịka anyị si nata ya na mbụ. O gosighị na o nwere ihe dị iche nʼetiti anyị na ha. Nʼihi na o mere ka obi ha dị ọcha site nʼokwukwe.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 15:8-9