YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 19:11-12

Ọrụ Ndị Ozi 19:11-12 BIU

Chineke sitere nʼaka Pọl rụọ ọtụtụ ọrụ ebube pụrụ iche. Nke bụ na-ewere ụfọdụ nʼime akịsị maọbụ ịchafọ na akwa mgbochi nke metụrụ ya nʼahụ na-atụkwasị nʼahụ ndị ọrịa, ahụ a dịkwa ha ike. E sitekwara na ya chụpụ mmụọ ọjọọ.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 19:11-12