YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 2:17

Ọrụ Ndị Ozi 2:17 BIU

“ ‘Chineke sịrị, nʼoge ikpeazụ, aga m awụkwasị mmadụ niile Mmụọ m. Ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebu amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụ, ndị okenye nwoke unu ga-arọ nrọ.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 2:17