YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 2:2-4

Ọrụ Ndị Ozi 2:2-4 BIU

Na mberede, ụzụ yiri nke oke ifufe dị ike sitere nʼeluigwe bịa jupụta nʼụlọ ahụ ha nọ. Ha hụrụ ihe dịka ire ọkụ ka o kewara nọkwasị nʼisi ha nʼotu nʼotu. Ha niile jupụtara na Mmụọ Nsọ, malite ịsụ asụsụ dị iche iche dịka Mmụọ Nsọ nyere ha ike.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 2:2-4