YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 2:46-47

Ọrụ Ndị Ozi 2:46-47 BIU

Ha gara nʼihu na-ezukọta nʼụlọnsọ ukwu ikpe ekpere kwa ụbọchị. Ha na-erikọkwa nri nʼụlọ ha, nʼobi ọṅụ na ekele. Dịka ha gara nʼihu na-eto Chineke, ha nwetara ihuọma nʼaka ndị mmadụ. Onyenwe anyị na-atụkwasịkwara ha ndị a na-azọpụta kwa ụbọchị.

Video for Ọrụ Ndị Ozi 2:46-47