YouVersion Logo
Search Icon

Ọrụ Ndị Ozi 24:25

Ọrụ Ndị Ozi 24:25 BIU

Ma mgbe ọ gara nʼihu na-ekwu ihe banyere ezi omume na mkpa ọ dị mmadụ ijide onwe ya aka, ya na ihe banyere ụbọchị ikpe nke na-abịa nʼoge ikpeazụ, egwu jidere Feliks. Ọ sịrị, “I nwere ike ịpụ ugbu a. Aga m akpọkwa gị nʼoge ọzọ mgbe m nwetara ohere.”

Video for Ọrụ Ndị Ozi 24:25